Etu e si si nni nwanne mu, etu e si si nni (2ce)
Kam na, je koro nne mu na ndi nkuzi kuzili anyi ezi ife...
and you can change the activity in the first line.
One of you should know "Nwaniga, Nwaniga, gini melu Nwaniga". I don't.
This one was from sec sch, I may not have the lines in the right order.
Obu onye na akpo m nwa
Nne m o
Obu onye na akpo m nwa
Nne m o
Nne m o
Nne m o
Nne m o
Nnem ututu Nnem efifie nnem abani
Nwanne onwero ife n'ato m uto
Dika nnem oma
__________________
please disregard previous message
|