onye ga gba egwu e ya ga gba egwu
obu Fancy ga gba egwu e ya ga gba egwu
obu ihere umu okorobia
obu ihere uma agboho
i ga aga egwu i aga egwu ewo
ekwensu hapu ya
ka ona be ndi ya.
__________________
Aka chukwu na ebulum agha.
chineke bu onye na azom.
Chineke nna, Chineke okpala, Chineke Mmuo nso. Ezionye nweanyi na Chineke. Papa nke igwe. Eze ana ekpechara. Anam ayo gi ka i zobam. Di ilo nnolum na azu ka mu nnolu ha na ihu. ha nnolu na ihu ka mu nnolu na azu. AMEN
Never take someone 4 granted, hold every person to your heart, because u might wake up one day and realize that u have lost a diamond while u were 2 busy collecting stones.
|